-
ịnyinya, nna, efere, taa, a chọrọ m nri ụtụtụ, ee, a chọrọ m akwa, nri ehihie bu ugbua, iko anyị, anyị na-aṅụ mmiri, tii di oku na-amasị m, ghee, ghee akwa ahu, nne na-aṅụ mmiri ara ehi, mkpụrụ osisi di mma, ha chọrọ azụ, ji, ihe ọṅụṅụ, ọ na-esi ji, nwa nwoke ahu nwere unere, wetere m nri , sie nri ehihie m, biko, nne m na-enwe nmasị na mmiri ara ehi, nri abalị a dị mma, imeela
-
iko ya dị obere, biko, wetere m mmiri ara ehi, taa nri gị, efere m juru eju, wetere m mmiri, ụmuaka ahu na-enwe nmasi na mkpuru osisi, erijuola m afọ, rie ji gị, nwa nwoke ahu na-eri ofe, efere ahu dị ọkụ, efere ya, nne na-aṅụ ihe ọṅụọṅụ, anyị na-aṅụ ihe ọṅụọṅụ, achịcha ahu dị ọkụ, osikapa ahu dị nma, saa mkpụrụ osisi ahu, taa achicha gị biko, ọ na-esi nri ụtụtụ, a chọrọ m ji na akwa, tii ọkụ dị mma